Ijeoma Oluo

Ijeoma Oluo
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha enyereIjeoma Dezie
aha ezinụlọ yaOluo Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya30 Disemba 1980 Dezie
Ebe ọmụmụDenton Dezie
nwanneAhamefule J. Oluo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụodee akwụkwọ, activist, onye ntaakụkọ Dezie
ụdị ọrụ yaoru nta akuko, feminism, women's rights, social justice, Racism Dezie
ebe agụmakwụkwọLynnwood High School Dezie
Ebe ọrụSeattle Dezie
webụsaịtịhttps://www.ijeomaoluo.com/ Dezie

Ijeoma Oluo Audio  ( /ɪ dʒ i oʊ m ə oʊ l ụ oʊ / ; a mụrụ ya na afọ1980) bụ onye edemede Naijiria-American. Ọ bụ ya dere edemede So You Want to Talk About Race [1] Ọ na edee kwa ra ndi The Guardian , Jezebel, The Stranger, Medium edemede, na The Establishment, ebe ọ bụkwa onye na nchịkọta akụkọ gburugburu . [2] [3] [4] [5] [6]

Amụrụ ya na Denton, Texas ma na ebe ọ bi bụ Seattle, Washington. Na afọ 2015, a kpọrọ Oluo aha di'ka otu n'ime ndị mmadụ kacha wee di'nkpa na Seattle, Na afọ 2018, a họọrọ ya di'ka otu n'ime ụmụ nwanyị iri ise kachasị ike na Seattle. [7] Oluo na ede edemede gbasara misogynoir, intersectionality, online harrassment, na Black Lives Matter Movement, agbụrụ, akụnụba, ịzụ ụmụ, Feminism, na -elekọta mmadụ ikpe ziri ezi . [1] [8]

Ijeoma Oluo

Ọtụtụ n'ime akụkọ edemede ya nke na-akatọ agbụrụ na nkpuchi nnabata olu ụmụ nwanyị agago gburugburu n'mba ni'le nke bekee na akpo viral, dịka egosiri na akụkọ nke mkparịta ụka ya na Rachel Dolezal . [9] [10] [11] Oluo etinyela aka na arụmụka banyere echiche ya maka ịkpa oke si'te na agbụrụ nke wunyere awunye na ka esi achi obodo. [12]

  1. 1.0 1.1 Dubenko, Anna (April 21, 2017). Right and Left: Partisan Writing You Shouldn't Miss. Archived from the original on October 7, 2017.
  2. "Required reading: "So You Want to Talk About Race"", January 17, 2018.
  3. Ijeoma Oluo. Archived from the original on December 26, 2017.
  4. Oluo, Ijeoma (April 19, 2017). The Heart of Whiteness: Ijeoma Oluo Interviews Rachel Dolezal, the White Woman Who Identifies as Black.
  5. Sanders, Julia-Grace. "Ijeoma Oluo: The Making of One of Seattle's Most Influential Voices", May 18, 2016.
  6. Botton, Sari (March 20, 2017). 'You Can Help in Ways That I Cannot': Ijeoma Oluo on Putting Your White Privilege to Work Against Racism. Archived from the original on December 22, 2017.
  7. Norimine, Hayat (January 31, 2018). The 50 Most Influential Women in Seattle. Archived from the original on February 4, 2018.
  8. Enjeti, Anjali. "'I Might as Well Start a Fire': Author and 'Internet Yeller' Ijeoma Oluo on Talking About Race", January 12, 2018.
  9. Hopper, Nate. "What Ijeoma Oluo's Interview With Rachel Dolezal Reveals About White Privilege", April 20, 2017.
  10. Adeshina, Emmanuel. "Woman's Viral Tweets Calls Out White Liberal Women's Use of This Racially Coded Word", July 27, 2017.
  11. Radke, Bill. "Rachel Dolezal 'erases black women.' Ijeoma Oluo takes the conversation back".
  12. Dreher, Rod. The Pink Terror.

Developed by StudentB